Oge Okoye
Ọdịdị
Oge Okoye
ụdịekere | nwanyị |
---|---|
mba o sị | Naijiria |
aha n'asụsụ obodo | Oge Okoye |
Aha ọmụmụ | Oge Okoye |
aha ezinụlọ ya | Okoye |
ụbọchị ọmụmụ ya | 16 Novemba 1980 |
Ebe ọmụmụ | London |
asụsụ ọ na-asụ, na-ede ma ọ bụ were na-ebinye aka | Bekee |
ọrụ ọ na-arụ | omee, omee ihe nkiri |
ebe agụmakwụkwọ | Nnamdi Azikiwe University |
Ebe obibi | Lagos |
Ụcha ime anya | brown |
ụcha ntụtụ isi | Ntụtụ ojii |
nnọchiaha nkeonwe | L484 |
Oge Okoye (amuru na abali iri-na-isii nke ọnwa Nọvemba n’afọ 1980) bu onye actress na Nigeria . A mụrụ Okoye na London, ma mesịa ya ndị ezinụlọ ya kwaga na Lagos Ọ gụsịrị akwụkwọ na Nnamdi Azikiwe University, Awka ma nweta nzere digiri Theatre Arts . N’afọ 2006, a họpụtara ya maka onyinye ihe nkiri African Movie Academy for “Best Actress maka nkwado ọrụ ya nakwa akparamagwa ya n'ihe nkiri a kpọrọ ''Eagle's Bride''
Ihe nkiri
[dezie | dezie ebe o si]- Spanner (2002)
- Blood Sister (2003)
- Forever Yours (2003)
- Handsome (2003)
- Magic Love (2003)
- My Command (2003)
- Sister Mary (2003)
- Arsenal (2004)
- Beautiful Faces (2004)
- I Believe in You (2004)
- Indecent Girl (2004) .... O'rel
- I Want Your Wife (2004)
- Little Angel (2004)
- My Desire (2004)
- Separate Lives (2004)
- Spanner 3 (2004)
- Spanner Goes to Jail (2004)
- 11:45... Too Late (2005)
- Beyond Passion (2005)
- Black Bra (2005)
- Crazy Passion (2005)
- Desperate Love (2005)
- Eagle's Bride (2005)
- Emotional Battle (2005)
- Every Single Day (2005)
- Face of Africa (2005) .... Ukheria
- Friends & Lovers (2005)
- The Girl Is Mine (2005)
- It's Juliet or No One (2005)
- The King's Son (2005)
- Marry Me (2005)
- Orange Groove (2005)
- Paradise to Hell (2005)
- Shock (2005)
- To Love and Live Again (2005)
- Trinity (2005)
- Trouble Maker (2005)
- War Game (2006)
- The Snake Girl (2006)
- Blackbery Babes (2010)
- Sincerity
- Sinful Game
- Festac Town (2014)
Usoro onyonyo
[dezie | dezie ebe o si]Afọ | Aha | agwa | Onye nhazi | ebe nsinweta |
---|---|---|---|---|
2015 | Hotel ebube | Patricia the chamber maid | ọdịghị | [1] |
Ebe nsinweta
[dezie | dezie ebe o si]- ↑ 'Hotel Majestic' Oge Okoye, Ivie Okujaye, Bukky Ajayi star in new telenovela. Chidumga Izuzu. Archived from the original on 4 January 2015. Retrieved on 31 December 2014.