[go: up one dir, main page]

Jump to content

Akịrịka

O sị Wiktionary

Nkọwa

[dezie]

Ọ bụ igu nkwụ nke na-adị fịrịfịrị

Nkejiasụsụ

[dezie]

Mkpọaha

Ọmụmaatụ

[dezie]

Oji akịrịka wuo ụlọ ya.

Mkpọpụta

[dezie]

Olumba

[dezie]

Ịgụ mpfu (izzi)

Ntụ̀gharị n'asụsụ ọzọ

[dezie]

Bekee

[dezie]

Palm fronds.