[go: up one dir, main page]

Jump to content

Nkume

O sị Wiktionary
Nnukwu nkume

Nkọwa

[dezie]
Nkume

Nkume bụ  ájá ma ọ bụ ihe ịnweta si na ala nke gbakọtara ọnu were siee nnukwu ike.

Nkejiasụsụ

[dezie]

Aha

Ọmụmaatụ

[dezie]
  • Ọ kụrụ ụkwụ ya na nkume n'amaghị ama.
  • Akụkụ a jupụtara na nkume. Anyị enweghị ike ịkọ ugbo n'ebe ahụ.

Mkpọpụta

[dezie]

Olumba

[dezie]

Okwute

Ntughari n'asụsụ ọzọ

[dezie]

Bekee

[dezie]

Stone