[go: up one dir, main page]

Jump to content

Yenagoa

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ

Yenagoa [1] bụ Obodo Gọọmentị [2] na isi obodo nke Bayelsa Steeti, [3] ndịda ọwụwa anyanwụ nke mba Naijiria.[4] Ọ dị na mpaghara Niger-Delta nke mba ahụ na nhazi

2" href="./Local_government_area" id="mwHg" rel="mw:WikiLink" title="Local government area">LGA nwere mpaghara nke dị narị asaa na isii km2 na ọnụ ọgụgụ mmadụ [5] nke dị narị atọ na iri ise nà abuo, narị abụọ na iri asatọ na ise na ọnụ ọgụgụ nke afọ 2006. [6] 

koodu ozi nke mpaghara ahụ bụ narị ise na iri isii na otu 561. [7]

Ndị Ijaw mejupụtara ihe ka ọtụtụ n'ógbè Gọọmentị Obodo.[8][9] Bekee bụ asụsụ gọọmentị, mana Asụsụ Epie-Atissa bụ otu n'ime asụsụ ndị a na-asụ na Yenagoa, ndị ọzọ dị ka Ekpetiama, Gbarian, Buseni na Zarama bụ olumba Ijaw na ọchịchị ime obodo Yenagoa. [10][5][11][12][13]

Ọdụ ụgbọ elu Bayelsa ọdụ ụgbọelu in Bayelsa bụ ọdụ ụgbọ elu dị na Bayelsa Steeti [14] isi obodo Yenagoa, ndịda Naịjirịa. Ọdụ ụgbọ elu Yenagoa Bayelsa natara mbata ụgbọelu mbụ ya na ubochi iri na anọ nke ọnwa Febụwarị afọ 2019. [15]

Yenagoa bụ ebe obibi nke Bayelsa United, otu klọb bọọlụ ụmụ nwoke na-egwu na ọkwa nke abụọ nke ezumezu ulo egwu asom mpi mba Naijiria. Ezumezu egwuregwu asọ mpi Naijiria, na Ndị ezenwayi Bayelsa otu klọbụ bọọlụ nwanyị na NWFL Premiership. Klọb abụọ ahụ meriri n'afọ 2021 Iko Aiteo maka ụmụ nwoke na ụmụ nwanyị. Egwuregwu ụmụ nwoke ahụ mere na ama egwuregwu Samuel Ogbemudia ọhụrụ dị na obodo Benin, Benin.[16] Bayelsa United meriri Nasarawa United okpu anọ asara nanị atọ na penaltis mgbe oge a na-eme kwa afọ ma gbakwunye oge agwụla 2-2.[17]

Ndepụta obodo na obodo nta

[dezie | dezie ebe o si]

 

Ọnọdụ ihu igwe

[dezie | dezie ebe o si]

Yenagoa na-enwe ihu igwe na-adịghị mma n'afọ niile, na oge mmiri na-ekpo ọkụ ma na-ekpuchi ekpo ọkụ na oge ọkọchị na-ekpomọkụ ma na-egbuke egbuke. Nkezi okpomọkụ kwa afọ na-agbanwe n'etiti °F iri na asaa na °F iri asatọ na asaa na-adabaghị n'okpuru °F iri isii na atọ ma ọ bụ na-arị elu karịa °F iri iteghete.[18][19]    

Ọ dị n'ógbè marsh na mangrove tropical rainforest.[20]

Nkezi okpomọkụ

[dezie | dezie ebe o si]

Mgbanwe okpomọkụ nke oge Yenagoa dị nnọọ obere nke na ikwu maka oge okpomọkụ na oyi anaghị apụta ihe dị ukwuu.[18][21]

Igwe ojii

[dezie | dezie ebe o si]

Nkezi nke igwe ojii kpuchiri na Yenagoa dịgasị iche iche site n'oge ruo n'oge n'afọ.[18][22]

oge doro anya nke Yenagoa na-amalite n'ihe dị ka Ụbọchị iri na asaa nke ọnwa Nọvemba ma na-adịru ọnwa abụọ mara asatọ , na-abịa na njedebe n'ihe dịka abalị iri na otu nke ọnwa Febụwarị . [18] [23][24]

Na Yenagoa, Disemba bụ ọnwa kachasị ọcha n'afọ, na mbara igwe na-anọgide na-enwu gbaa, na-enwekarị ìhè, ma ọ bụ na-ekpo ọkụ 41% nke oge na nkezi. [18] [25][23]

Malite na ụbọchị iri na otu nke ọnwa Febụwarị, ma na-adịru ọnwa iteghete mara abụọ oge ígwé ojii nke afọ na-agwụ na ụbọchị iri asaa nke iri na asaaọnwa Nọvemba .[18][26]

Na Yenagoa, Eprel bụ ọnwa nwere ọtụtụ igwe ojii, na igwe ojii ma ọ bụ karịa igwe ojii iri asatọ na asaá nke oge na nkezi.[18][27]

Mmiri ozuzo

[dezie | dezie ebe o si]

A na-ewere ụbọchị nke nwere ma ọ dịkarịa ala sentimita uma anọ nke mmiri ma ọ bụ mmiri ozuzo dị ka mmiri. Na Yenagoa, ohere nke ụbọchị mmiri ozuzo na-agbanwe n'ụzọ dị egwu n'afọ niile.[18][28]

N'ime oge mmiri ozuzo nke ọnwa asaá mara ume asaa nke na-aga site na ụbọchị iri abụo nke ọnwa Machị ruo ụbọchi irí na otu nke ọnwa Nọvemba , enwere ohere karịrị pacenti na ụbọchị ọ bụla ga-enwe mmiri ozuzo. Na Yenagoa, Septemba nwere nkezi nke ụbọchị dị iri abụo na anọ, na ọ dịkarịa ala sentimita uma nke mmiri ozuzo, na-eme ka ọ bụrụ ọnwa nwere ụbọchị mmiri kachasị. [18][29]

N'agbata ụbọchị iri na otu nke ọnwa Nọvemba ruo abalị nke iri abụo nke ọnwa Machị, ọnwa 20, ma ọ bụ ọnwa 4.3, bụ oge ọkọchị. Jenụwarị nwere nkezi nke ụbọchị abụọ nà uma na ọ dịkarịa ala ụma sentimita nke mmiri ozuzo, na-eme ka ọ bụrụ ọnwa nwere ụbọchị mmiri ozuzo ole na ole na Yenagoa.[18][30]

A na-ekewa ụbọchị mmiri n'ime ndị gụnyere snow, mmiri ozuzo, ma ọ bụ ngwakọta nke atọ ahụ. Na Yenagoa, Septemba nwere nkezi ụbọchị iri abụo na anọ mara ise nke mmiri ozuzo, nke bụ nke kachasị n'ọnwa ọ bụla. Dabere na nkewa a, mmiri ozuzo naanị bụ ụdị mmiri ozuzo kachasị n'afọ niile, na ohere dị elu nke pacenti iri asatọ na atọ na ọnwa Septemba dị mkpụrụ ụbọchị irí na abụo. [18][31]

Ihe ngosi

[dezie | dezie ebe o si]
  • Ụlọ Ọgwụ Federal, Yenagoa

Edensibia Ihe odide

[dezie | dezie ebe o si]
  1. Yenagoa Archives (en-US). The Guardian Nigeria News - Nigeria and World News. Retrieved on 2022-03-05.
  2. Nigeria: Administrative Division (States and Local Government Areas) - Population Statistics, Charts and Map. www.citypopulation.de. Retrieved on 2022-03-09.
  3. Bayelsa State. BBC News Pidgin. Retrieved on 2022-03-06.
  4. About Yenagoa (en-US). City Of Yenagoa. Archived from the original on 2021-09-15. Retrieved on 2021-09-15.
  5. 5.0 5.1 population | Definition, Trends, & Facts | Britannica (en). www.britannica.com. Retrieved on 2022-03-06.
  6. census | Facts, Definition, Methods, & History | Britannica (en). www.britannica.com. Retrieved on 2022-03-06.
  7. Post Offices- with map of LGA. NIPOST. Archived from the original on 2012-11-26. Retrieved on 2009-10-20.
  8. Overview of Bayelsa – Niger Delta Budget Monitoring Group (en-US). Retrieved on 2022-04-20.
  9. Ariye. "The Ijo (Ijaw) People of Delta State: Their Early History and Aspects of Social and Cultural Practices". Historical Research Letter 8: 1–2. 
  10. Nations. Official Languages (en). United Nations. Retrieved on 2022-03-09.
  11. Spoken languages of African countries - Nations Online Project. www.nationsonline.org. Retrieved on 2022-03-06.
  12. Bayelsa moves to save Izon language from extinction (en-US). Vanguard News (2015-11-03). Retrieved on 2021-09-16.
  13. Kolesnik (2018-10-30). What do you know about Bayelsa State history? (en). Legit.ng - Nigeria news.. Retrieved on 2021-09-16.
  14. Bayelsa State Government – The Glory of all Lands (en-US). Retrieved on 2022-03-09.
  15. Yenagoa Bayelsa Airport Profile | CAPA. centreforaviation.com. Retrieved on 2021-09-14.
  16. Samuel Ogbemudia Stadium best in Nigeria —Kwara dep gov (en-US). Punch Newspapers (2021-04-10). Retrieved on 2022-03-12.
  17. Bayelsa United upset Nasarawa United as Yenagoa clubs rule Aiteo Cup (en-US). guardian.ng. Retrieved on 2021-09-18.
  18. 18.00 18.01 18.02 18.03 18.04 18.05 18.06 18.07 18.08 18.09 18.10 Yenagoa Climate, Weather By Month, Average Temperature (Nigeria) - Weather Spark (en). weatherspark.com. Retrieved on 2023-07-25.
  19. Yenagoa Annual Weather Averages (en). WorldWeatherOnline.com. Retrieved on 2023-07-25.
  20. Yenagoa | Location, Facts, & Population | Britannica (en). www.britannica.com. Retrieved on 2023-08-24.
  21. Simulated historical climate & weather data for Yenagoa (en). meteoblue. Retrieved on 2023-07-25.
  22. Atlas. Yenagoa, Nigeria - Yearly & Monthly weather forecast (en). Weather Atlas. Retrieved on 2023-07-25.
  23. 23.0 23.1 Table 19 | Public Perception of Climate Change in Yenagoa, Bayelsa State, Nigeria (en). www.hindawi.com. Retrieved on 2023-07-25.
  24. Climate & Weather Averages in Yenagoa, Bayelsa, Nigeria (en). www.timeanddate.com. Retrieved on 2023-07-25.
  25. Yenagoa weather and climate ☀️ Best time to visit 🌡️ Temperature (en). www.besttravelmonths.com. Retrieved on 2023-07-25.
  26. Weather in Yenagoa, Bayelsa State, Nigeria | Tomorrow.io (en). Tomorrow.io Weather. Retrieved on 2023-07-25.
  27. Weather for Yenagoa, Bayelsa, Nigeria (en). www.timeanddate.com. Retrieved on 2023-07-25.
  28. Climate in Yenagoa (en-US). www.numbeo.com. Retrieved on 2024-02-14.
  29. https://www.researchgate.net/publication/353695988_Climate_Change_Vulnerability_on_the_Inhabitants_of_Yenagoa_Bayelsa_State
  30. Monthly climate in Yenagoa, Nigeria. nomadseason.com. Retrieved on 2023-07-25.
  31. https://www.accuweather.com/en/ng/yenagoa/252198/current-weather/252198