Emilia Frances Noel
Ọdịdị
Emilia Frances Noel
ụdịekere | nwanyị |
---|---|
mba o sị | Obodoézè Nà Ofú, United Kingdom of Great Britain and Ireland |
aha enyere | Emilia, Frances |
ụbọchị ọmụmụ ya | 1868 |
Ụbọchị ọnwụ ya | 19 Maachị 1950 |
Ńnà | Henry Lewis Noel |
Ńné | Emily Elizabeth Noel |
asụsụ ọ na-asụ, na-ede ma ọ bụ were na-ebinye aka | Bekee |
ọrụ ọ na-arụ | botanist, illustrator, onye ese |
ebe agụmakwụkwọ | Somerville College |
Archive na | Royal Geographical Society, University of Liverpool, Linnean Society of London |
Onye òtù nke | Royal Geographical Society, Royal Horticultural Society, Linnean Society of London |
Ihe nrite | Fellow of the Linnean Society of London |
ikike nwebiisinka dị ka onye okike | copyrights on works have expired |
Emilia Frances Noel (9 Febrụwarị 1868[1] - 19 Maachị 1950) bụ onye Britain na-ahụ maka ihe ọkụkụ, onye edemede na onye na-ese ihe. [2]
A mụrụ ya na Kensington, [3] ọ bụ nwa nwanyị nke ọdụdụ nke Hon. Henry Lewis Noel na nwa nwa Charles Noel, 1st Earl nke Gainsborough[4] Ọ gụrụ akwụkwọ na Somerville College, Oxford . [5] Ọ gara mba ụwa, a makwaara ya maka ihe odide ya banyere na nchịkọta nke osisi Kashmir; akwụkwọ akụkọ ya dị ugbu a na National Archives.[6][7][8][9] A họpụtara ya ka ọ bụrụ Fellow nke Linnean Society nke London na 1905. [10]
Ihe odide
[dezie | dezie ebe o si]- ↑ 1939 England and Wales Register
- ↑ "Noel, Emilia Frances (−1950)". Retrieved on 16 August 2018.
- ↑ England & Wales, Civil Registration Birth Index, 1837–1915
- ↑ (2003) in Mosley, Charles: Burke's Peerage, Baronetage & Knighthood, 107, Burke's Peerage & Gentry. ISBN 978-0-9711966-2-9.
- ↑ Marilyn Bailey Ogilvie (2000). The Biographical Dictionary of Women in Science: L-Z. Routledge, 948–949. ISBN 978-0415920407.
- ↑ Stewart (1982). History and Exploration of Plants in Pakistan and Adjoining Areas. PanGraphics.
- ↑ Burkill (1965). Chapters on the History of Botany in India. Botanical Survey of India.
- ↑ Ogilvie (2003). The Biographical Dictionary of Women in Science: Pioneering Lives From Ancient Times to the Mid-20th Century. Routeledge, 948–949. ISBN 9781135963439. Retrieved on 16 August 2018. “Collected and described plants on her many foreign travels.”
- ↑ Ray (1994). Dictionary Of British And Irish Botanists And Horticulturists Including plant collectors, flower painters and garden designers. CRC Press. ISBN 9780850668438. Retrieved on 16 August 2018.
- ↑ "Societies - LINNEAN General Meeting", The Gardeners' Chronicle: A Weekly Illustrated Journal of Horticulture and Allied Subjects, 11 February 1905, p. 93. Retrieved on 16 August 2018.